1 Ndị Eze 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Akụkọ ahụ wee ruo Joab ntị+—n’ihi na Joab chọburu iso Adọnaịja,+ ọ bụ ezie na ọ bụghị Absalọm ka ọ chọrọ iso+—Joab wee gbaga n’ụlọikwuu+ Jehova wee jidesie mpi ebe ịchụàjà aka ike.+ 1 Ihe E Mere 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mozis rụrụ n’ala ịkpa, tinyere ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ya, dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+
28 Akụkọ ahụ wee ruo Joab ntị+—n’ihi na Joab chọburu iso Adọnaịja,+ ọ bụ ezie na ọ bụghị Absalọm ka ọ chọrọ iso+—Joab wee gbaga n’ụlọikwuu+ Jehova wee jidesie mpi ebe ịchụàjà aka ike.+
29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mozis rụrụ n’ala ịkpa, tinyere ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ya, dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+