2 Samuel 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo n’abalị ahụ na okwu+ Jehova ruru Netan ntị, sị: 2 Samuel 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Netan wee gwa Devid okwu dị ka okwu ndị a niile si dị nakwa dị ka ọhụụ a dum si dị.+