Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu. 1 Ihe E Mere 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo n’abalị ahụ na okwu+ Chineke ruru Netan ntị, sị: Ndị Hibru 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Chineke, onye si n’ọtụtụ ụzọ gwa nna nna anyị hà okwu ọtụtụ mgbe+ n’ogologo oge gara aga site n’ọnụ ndị amụma,+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.
1 Chineke, onye si n’ọtụtụ ụzọ gwa nna nna anyị hà okwu ọtụtụ mgbe+ n’ogologo oge gara aga site n’ọnụ ndị amụma,+