1 Samuel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee sị: “Biko, onyenwe m! Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo n’ebe a nke kpekuru Jehova ekpere.+ 1 Ndị Eze 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otu n’ime ụmụ nwaanyị ahụ wee sị: “Biko, onyenwe m,+ mụ na nwaanyị a bi n’otu ụlọ, nke mere na mụ na ya nọ mgbe m mụrụ nwa n’ụlọ.
26 O wee sị: “Biko, onyenwe m! Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ onyenwe m, ọ bụ m bụ nwaanyị ahụ gị na ya guzo n’ebe a nke kpekuru Jehova ekpere.+
17 Otu n’ime ụmụ nwaanyị ahụ wee sị: “Biko, onyenwe m,+ mụ na nwaanyị a bi n’otu ụlọ, nke mere na mụ na ya nọ mgbe m mụrụ nwa n’ụlọ.