Ndị Rom 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+ 2 Timoti 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị achọ inwe nkwekọrịta ọ bụla,+ ndị nkwutọ,+ ndị na-adịghị ejide onwe ha, ndị na-eme ihe ike,+ ndị na-adịghị ahụ ezi ihe n’anya,+
31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+
3 ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị achọ inwe nkwekọrịta ọ bụla,+ ndị nkwutọ,+ ndị na-adịghị ejide onwe ha, ndị na-eme ihe ike,+ ndị na-adịghị ahụ ezi ihe n’anya,+