2 Ihe E Mere 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sọlọmọn zikwara Haịram+ eze Taya, sị: “Dị nnọọ ka i meere Devid+ nna m, wee na-ebunye ya osisi sida o ji wuoro onwe ya ụlọ obibi,— 2 Ihe E Mere 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Haịram kwukwara, sị: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye kere eluigwe na ala,+ bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o nyewo Devid bụ́ eze nwa maara ihe, onye nwere ezi uche na nghọta,+ bụ́ onye ga-ewuru Jehova ụlọ, wuokwara onwe ya obí eze.+
3 Sọlọmọn zikwara Haịram+ eze Taya, sị: “Dị nnọọ ka i meere Devid+ nna m, wee na-ebunye ya osisi sida o ji wuoro onwe ya ụlọ obibi,—
12 Haịram kwukwara, sị: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye kere eluigwe na ala,+ bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o nyewo Devid bụ́ eze nwa maara ihe, onye nwere ezi uche na nghọta,+ bụ́ onye ga-ewuru Jehova ụlọ, wuokwara onwe ya obí eze.+