20 Ọnụ ụlọ ahụ kasị dịrị n’ime dị kubit iri abụọ n’ogologo, na kubit iri abụọ n’obosara,+ na kubit iri abụọ n’ịdị elu; o wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa+ machie ya, jirikwa osisi sida machie ebe ịchụàjà ahụ.+
8 Si na Lebanọn+ butere m osisi sida+ na osisi junipa+ nakwa osisi algọm,+ n’ihi na m maara nke ọma na igbutu osisi Lebanọn+ doro ndị na-ejere gị ozi anya, (lee, ndị na-ejere m ozi ga-esonyere ndị na-ejere gị ozi,)