2 Ihe E Mere 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee mee puku mmadụ iri asaa n’ime ha ndị na-ebu ibu,+ mee puku iri asatọ ndị na-awa nkume+ n’ugwu, meekwa puku mmadụ atọ na narị isii ndị nlekọta ka ha na-ahụ na ndị mmadụ na-arụ ọrụ.+
18 O wee mee puku mmadụ iri asaa n’ime ha ndị na-ebu ibu,+ mee puku iri asatọ ndị na-awa nkume+ n’ugwu, meekwa puku mmadụ atọ na narị isii ndị nlekọta ka ha na-ahụ na ndị mmadụ na-arụ ọrụ.+