1 Ndị Eze 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+ 1 Ndị Eze 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, ndị na-ewuru Sọlọmọn ụlọ na ndị na-ewuru Haịram ụlọ na ndị Gibal+ wara ha, ha nọkwa na-akwadebe osisi na nkume ndị ahụ iji wuo ụlọ ahụ. 1 Ihe E Mere 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 I nwekwara nnọọ ọtụtụ ndị ọrụ, ndị na-awa nkume na ndị na-edo nkume+ na ndị ọkwá nkà na onye ọ bụla nwere nkà n’ụdị ọrụ ọ bụla.+
17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+
18 Ya mere, ndị na-ewuru Sọlọmọn ụlọ na ndị na-ewuru Haịram ụlọ na ndị Gibal+ wara ha, ha nọkwa na-akwadebe osisi na nkume ndị ahụ iji wuo ụlọ ahụ.
15 I nwekwara nnọọ ọtụtụ ndị ọrụ, ndị na-awa nkume na ndị na-edo nkume+ na ndị ọkwá nkà na onye ọ bụla nwere nkà n’ụdị ọrụ ọ bụla.+