1 Ndị Eze 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ụlọ ahụ, ka a nọ na-ewu ya, ọ bụ nkume a wacharala awa+ ka e ji wuo ya; a nụghịkwa ụda hama na anyụike ma ọ bụ ngwá ọrụ ọ bụla bụ́ ígwè n’ụlọ+ ahụ ka a na-ewu ya.
7 Ma ụlọ ahụ, ka a nọ na-ewu ya, ọ bụ nkume a wacharala awa+ ka e ji wuo ya; a nụghịkwa ụda hama na anyụike ma ọ bụ ngwá ọrụ ọ bụla bụ́ ígwè n’ụlọ+ ahụ ka a na-ewu ya.