Ndị Efesọs 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ịdị n’otu nke ya na ya, ụlọ ahụ dum, ebe ọ bụ nke e jikọrọ akụkụ ya niile ọnụ,+ na-eto eto ka ọ ghọọrọ Jehova ụlọ nsọ.+ 1 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+
21 N’ịdị n’otu nke ya na ya, ụlọ ahụ dum, ebe ọ bụ nke e jikọrọ akụkụ ya niile ọnụ,+ na-eto eto ka ọ ghọọrọ Jehova ụlọ nsọ.+
5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+