1 Ndị Eze 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+ 1 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+
17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+
5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+