7 Ọnụ ụlọ ọ bụla nke dị n’elu sara mbara karịa nke dị n’okpuru ya. Ebe gara okirikiri e si agbago n’elu ụlọ ahụ gbara ụlọ ahụ gburugburu.+ N’ihi ya, ụlọ ahụ sawanyere mbara gbagoo elu. Mmadụ pụrụ isi na nke ala gbagoo n’okpukpu nke mbụ, sikwa na ya gbagoo n’okpukpu nke abụọ.+