Ezikiel 41:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụlọ ndị dị n’akụkụ bụ ụlọ elu nwere okpukpu atọ,* otu n’elu ibe ya, nke ọ bụla n’ime ha nwere ọnụ ụlọ iri atọ; a rụnyekwara ọnụ ụlọ ndị ahụ gbaa gburugburu n’ahụ́ ụlọ ahụ, ka e wee nwee ihe jidere ha, ma e jikọtaghị ha na ahụ́ ụlọ ahụ.+
6 Ụlọ ndị dị n’akụkụ bụ ụlọ elu nwere okpukpu atọ,* otu n’elu ibe ya, nke ọ bụla n’ime ha nwere ọnụ ụlọ iri atọ; a rụnyekwara ọnụ ụlọ ndị ahụ gbaa gburugburu n’ahụ́ ụlọ ahụ, ka e wee nwee ihe jidere ha, ma e jikọtaghị ha na ahụ́ ụlọ ahụ.+