1 Ndị Eze 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụlọ nke dị n’akụkụ, nke dị n’ala ala, dị kubit ise n’obosara, nke etiti dị kubit isii n’obosara, nke atọ dị kubit asaa n’obosara; n’ihi na ọ rụpụtara ala ụlọ ahụ arụpụta+ n’èzí gbaa gburugburu, ka ọ ghara ịbụ ahụ́ ájá nke ụlọ ahụ bu ya.+ 1 Ndị Eze 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wukwara ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ+ n’ahụ́ ụlọ ahụ dum ka ha dịrị kubit ise n’ịdị elu, osisi+ sida jikọtara ha na ụlọ ahụ.
6 Ụlọ nke dị n’akụkụ, nke dị n’ala ala, dị kubit ise n’obosara, nke etiti dị kubit isii n’obosara, nke atọ dị kubit asaa n’obosara; n’ihi na ọ rụpụtara ala ụlọ ahụ arụpụta+ n’èzí gbaa gburugburu, ka ọ ghara ịbụ ahụ́ ájá nke ụlọ ahụ bu ya.+
10 O wukwara ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ+ n’ahụ́ ụlọ ahụ dum ka ha dịrị kubit ise n’ịdị elu, osisi+ sida jikọtara ha na ụlọ ahụ.