2 Ihe E Mere 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nku cherọb ndị ahụ+ dị kubit iri abụọ n’ogologo, otu nku nke dị kubit ise na-eru n’ahụ́ ụlọ ahụ, nku nke ọzọ nke dịkwa kubit ise na-emetụ nku cherọb nke ọzọ.+
11 Nku cherọb ndị ahụ+ dị kubit iri abụọ n’ogologo, otu nku nke dị kubit ise na-eru n’ahụ́ ụlọ ahụ, nku nke ọzọ nke dịkwa kubit ise na-emetụ nku cherọb nke ọzọ.+