Ezikiel 41:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 A tụkwara cherọb na nkwụ n’ahụ́ ha,+ n’ahụ́ ibo ụzọ nke dị n’ụlọ nsọ ahụ, dị ka ndị ahụ a tụrụ n’ahụ́ ụlọ ahụ. E jikwa osisi kụchie ihu ihe owuwu ụzọ mbata ahụ.
25 A tụkwara cherọb na nkwụ n’ahụ́ ha,+ n’ahụ́ ibo ụzọ nke dị n’ụlọ nsọ ahụ, dị ka ndị ahụ a tụrụ n’ahụ́ ụlọ ahụ. E jikwa osisi kụchie ihu ihe owuwu ụzọ mbata ahụ.