1 Ndị Eze 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo n’afọ nke narị anọ na iri asatọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt,+ n’afọ nke anọ,+ n’ọnwa Ziv,+ ya bụ, n’ọnwa nke abụọ,+ mgbe Sọlọmọn ghọsịrị eze Izrel, ọ malitere iwuru Jehova ụlọ.+ 2 Ihe E Mere 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee malite iwu ya n’ọnwa nke abụọ n’ụbọchị nke abụọ, n’afọ nke anọ nke ọchịchị ya.+
6 O wee ruo n’afọ nke narị anọ na iri asatọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt,+ n’afọ nke anọ,+ n’ọnwa Ziv,+ ya bụ, n’ọnwa nke abụọ,+ mgbe Sọlọmọn ghọsịrị eze Izrel, ọ malitere iwuru Jehova ụlọ.+