25 O wee na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha nke mere na ọ nọ na-esiri ha ike ịgba ya;+ ndị Ijipt wee malite ikwu, sị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-alụso ndị Ijipt ọgụ n’ihi ha.”+
28 n’ihi na a pịrị akụ́ ha apị, kweekwa ụta ha niile ekwe.+ A ga-ewerekwa akpụkpọ ụkwụ ịnyịnya ha dị ka nkume siri ike,+ werekwa ụkwụ ụgbọala ha dị ka oké ifufe.+
27 N’ihi na ọ bụghị ihe e ji eticha mkpụrụ+ ka a na-eji etichapụta mkpụrụ kọmin ojii; a naghịkwa eji ụkwụ ụgbọala arị mkpụrụ kọmin elu. N’ihi na ọ bụ okporo osisi+ ka a na-ejikarị etichapụta mkpụrụ kọmin ojii, jirikwa mkpara tichapụta mkpụrụ kọmin.