15 “Lee! Emewo m ka ị bụrụ ihe e ji eticha mkpụrụ,+ ngwá ọrụ dị ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha mkpụrụ. Ị ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha; ị ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka igbogbo ọka.+
3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Damaskọs nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi nticha ha ji ọbụna ígwè e ji etichapụta mkpụrụ tichaa Gilied.+