Aịzaya 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+ Aịzaya 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na tupu nwata ahụ amata otú e si akpọ,+ ‘Papa!’ na ‘Mama!’ a ga-ebuga akụ̀ Damaskọs na ihe a kwatara na Sameria n’ihu eze Asiria.”+
8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+
4 n’ihi na tupu nwata ahụ amata otú e si akpọ,+ ‘Papa!’ na ‘Mama!’ a ga-ebuga akụ̀ Damaskọs na ihe a kwatara na Sameria n’ihu eze Asiria.”+