2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 2 Ihe E Mere 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 gị onye mezuwooro ohu gị Devid bụ́ nna m ihe i kwere ya ná nkwa.+ I ji ọnụ gị kwe nkwa, i wee jiri aka gị mezuo ya taa.+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
15 gị onye mezuwooro ohu gị Devid bụ́ nna m ihe i kwere ya ná nkwa.+ I ji ọnụ gị kwe nkwa, i wee jiri aka gị mezuo ya taa.+