2 Ihe E Mere 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gee ntị n’arịrịọ ohu+ gị nakwa na nke ndị gị Izrel mgbe ha chere ihu n’ebe a kpee ekpere,+ ka gị onwe gị nọrọ n’ebe obibi gị, bụ́ eluigwe,+ nụrụ; nụrụ ya ma gbaghara.+ Abụ Ọma 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova si n’eluigwe na-ele anya,+Ọ na-ahụ ụmụ mmadụ niile.+
21 Gee ntị n’arịrịọ ohu+ gị nakwa na nke ndị gị Izrel mgbe ha chere ihu n’ebe a kpee ekpere,+ ka gị onwe gị nọrọ n’ebe obibi gị, bụ́ eluigwe,+ nụrụ; nụrụ ya ma gbaghara.+