2 Ndị Eze 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aịzaya nwa Emọz wee zigara Hezekaya ozi, sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru,+ ‘Anụwo+ m ekpere+ i kpekuru m banyere Senakerib eze Asiria. 2 Ihe E Mere 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+
20 Aịzaya nwa Emọz wee zigara Hezekaya ozi, sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru,+ ‘Anụwo+ m ekpere+ i kpekuru m banyere Senakerib eze Asiria.
27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee bilie gọzie+ ìgwè mmadụ ahụ; e wee nụ olu ha, ekpere ha wee ruo n’ebe obibi ya dị nsọ, bụ́ eluigwe.+