Jenesis 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 n’ihi na ala a dum ị na-ele anya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Ọpụpụ 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-akpọbata unu n’ala ahụ m weliri aka ṅụọ iyi+ na m ga-enye Ebreham, Aịzik na Jekọb; n’ezie, m ga-enye ya unu ka ọ bụrụ ihe onwunwe unu.+ Abụ m Jehova.’”+ Joshụa 21:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Jehova wee nye Izrel ala dum ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha.+ Ha wee weghara+ ya ma biri n’ime ya.
8 M ga-akpọbata unu n’ala ahụ m weliri aka ṅụọ iyi+ na m ga-enye Ebreham, Aịzik na Jekọb; n’ezie, m ga-enye ya unu ka ọ bụrụ ihe onwunwe unu.+ Abụ m Jehova.’”+
43 Jehova wee nye Izrel ala dum ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha.+ Ha wee weghara+ ya ma biri n’ime ya.