Ọpụpụ 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-akpọbata unu n’ala m ṅụrụ iyi* na m ga-enye Ebreham, Aịzik, na Jekọb. M ga-enyekwa ya unu ka ọ bụrụ nke unu.+ Abụ m Jehova.’”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:8 Ụlọ Nche,10/15/2012, p. 24-25
8 M ga-akpọbata unu n’ala m ṅụrụ iyi* na m ga-enye Ebreham, Aịzik, na Jekọb. M ga-enyekwa ya unu ka ọ bụrụ nke unu.+ Abụ m Jehova.’”+