Abụ Ọma 103:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova emewo ka ocheeze ya guzosie ike n’eluigwe;+Alaeze ya na-achịkwa ihe niile.+ Matiu 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 onye ji eluigwe ṅụọ iyi ji ocheeze Chineke+ na onye ahụ nke nọ n’elu ya ṅụọ iyi.