2 Ihe E Mere 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee sị:+ “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ ọ́ bụghị gị bụ Chineke nke bi n’eluigwe,+ ọ́ bụghị gị na-achị alaeze niile nke mba dị iche iche,+ ọ́ bụghị gị ka ike na ịdị ukwuu dị n’aka, nke na ọ dịghị onye ga-eguzogide gị?+ Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Abụ Ọma 115:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Chineke anyị nọ n’eluigwe;+O mewo ihe niile masịrị ya.+ Aịzaya 66:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+ Matiu 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 onye ji eluigwe ṅụọ iyi ji ocheeze Chineke+ na onye ahụ nke nọ n’elu ya ṅụọ iyi. Ọrụ Ndịozi 7:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 ‘Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụdị ụlọ unu ga-ewuru m? ka Jehova kwuru. Ma ọ bụ, olee ebe bụ maka izu ike m?+
6 o wee sị:+ “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ ọ́ bụghị gị bụ Chineke nke bi n’eluigwe,+ ọ́ bụghị gị na-achị alaeze niile nke mba dị iche iche,+ ọ́ bụghị gị ka ike na ịdị ukwuu dị n’aka, nke na ọ dịghị onye ga-eguzogide gị?+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+
49 ‘Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụdị ụlọ unu ga-ewuru m? ka Jehova kwuru. Ma ọ bụ, olee ebe bụ maka izu ike m?+