Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Abụ Ọma 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+