17 “Ka ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-ejere Jehova ozi, kwaa ákwá n’agbata ihe owuwu ụzọ mbata na ebe ịchụàjà,+ sị: ‘Jehova, meere ndị gị ebere, emela ka ihe nketa gị bụrụ ihe nkọcha,+ ka ndị mba ọzọ chịwa ha. N’ihi gịnị ka ndị mmadụ ga-eji kwuo, sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”’+