Levitikọs 25:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, o wee resị gị onwe ya,+ ị gaghị eji ya mere ohu.+ Jeremaya 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Izrel ọ̀ bụ onye na-eje ozi,+ ka ọ̀ bụ ohu a mụrụ n’ezinụlọ? Gịnị mere o ji bụrụ onye a na-ebukọrọ ihe ya?
39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, o wee resị gị onwe ya,+ ị gaghị eji ya mere ohu.+
14 “‘Izrel ọ̀ bụ onye na-eje ozi,+ ka ọ̀ bụ ohu a mụrụ n’ezinụlọ? Gịnị mere o ji bụrụ onye a na-ebukọrọ ihe ya?