Ọpụpụ 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gwa Fero, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Izrel bụ nwa m nwoke, ọkpara m.+ Aịzaya 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Izrel, bụ ohu m,+ gị onwe gị, Jekọb, bụ onye m họọrọ,+ mkpụrụ Ebreham+ bụ́ enyi m;+
8 “Ma gị onwe gị, Izrel, bụ ohu m,+ gị onwe gị, Jekọb, bụ onye m họọrọ,+ mkpụrụ Ebreham+ bụ́ enyi m;+