2 Ihe E Mere 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Si na Lebanọn+ butere m osisi sida+ na osisi junipa+ nakwa osisi algọm,+ n’ihi na m maara nke ọma na igbutu osisi Lebanọn+ doro ndị na-ejere gị ozi anya, (lee, ndị na-ejere m ozi ga-esonyere ndị na-ejere gị ozi,)
8 Si na Lebanọn+ butere m osisi sida+ na osisi junipa+ nakwa osisi algọm,+ n’ihi na m maara nke ọma na igbutu osisi Lebanọn+ doro ndị na-ejere gị ozi anya, (lee, ndị na-ejere m ozi ga-esonyere ndị na-ejere gị ozi,)