2 Ihe E Mere 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Sọlọmọn wee nwee puku ụlọ ịnyịnya anọ+ na ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya+ na puku ịnyịnya agha iri na abụọ, o wee debe ha n’obodo dị iche iche a na-edebe ụgbọ ịnyịnya+ nakwa n’ebe dị eze nso na Jeruselem.
25 Sọlọmọn wee nwee puku ụlọ ịnyịnya anọ+ na ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya+ na puku ịnyịnya agha iri na abụọ, o wee debe ha n’obodo dị iche iche a na-edebe ụgbọ ịnyịnya+ nakwa n’ebe dị eze nso na Jeruselem.