1 Ndị Eze 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Sọlọmọn wee na-enweta ụgbọ ịnyịnya na ịnyịnya agha; o wee nwee otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị anọ nakwa puku ịnyịnya agha iri na abụọ.+ O wee debe ha n’obodo dị iche iche a na-edebe ụgbọ ịnyịnya nakwa n’ebe dị eze nso na Jeruselem.+
26 Sọlọmọn wee na-enweta ụgbọ ịnyịnya na ịnyịnya agha; o wee nwee otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị anọ nakwa puku ịnyịnya agha iri na abụọ.+ O wee debe ha n’obodo dị iche iche a na-edebe ụgbọ ịnyịnya nakwa n’ebe dị eze nso na Jeruselem.+