2 Ihe E Mere 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze Rehoboam wee ziga Hedoram,+ bụ́ onye na-elekọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye, ma ụmụ Izrel ji nkume tụgbuo ya.+ Ma Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya gbalaa Jeruselem.+
18 Eze Rehoboam wee ziga Hedoram,+ bụ́ onye na-elekọta ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye, ma ụmụ Izrel ji nkume tụgbuo ya.+ Ma Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya gbalaa Jeruselem.+