Ọnụ Ọgụgụ 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+ 2 Ihe E Mere 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị.
10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+
21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị.