28 Ndị a niile bụ ebo iri na abụọ nke Izrel, ọ bụkwa ihe a ka nna ha gwara ha mgbe ọ nọ na-agọzi ha. Ọ gọziri onye ọ bụla n’ime ha dị ka ngọzi ya si dị.+
4 Mozis wee dee ihe niile Jehova kwuru n’akwụkwọ.+ O wee bilie n’isi ụtụtụ wuo ebe ịchụàjà n’ala ala ugwu ahụ, wuokwa ogidi iri na abụọ bụ́ nke kwekọrọ n’ọnụ ọgụgụ ebo iri na abụọ nke Izrel.+