1 Ndị Eze 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehọshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye ọzọ bụ́ onye amụma Jehova n’ebe a? Ka anyị jụọkwa ase site n’ọnụ ya.”+
7 Ma Jehọshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye ọzọ bụ́ onye amụma Jehova n’ebe a? Ka anyị jụọkwa ase site n’ọnụ ya.”+