Ọpụpụ 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+ Ndị Ikpe 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M gwakwara unu, sị: “Abụ m Jehova Chineke unu.+ Unu atụla chi ndị Amọraịt+ unu bi n’ala ha egwu.”+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.’”+
4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+
10 M gwakwara unu, sị: “Abụ m Jehova Chineke unu.+ Unu atụla chi ndị Amọraịt+ unu bi n’ala ha egwu.”+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.’”+