35 mgbe ha na Jehova gbara ndụ,+ ya enyekwa ha iwu, sị: “Unu atụla egwu chi ọzọ,+ unu akpọrọla ha isiala, unu efekwala ha ofufe, unu achụkwarala ha àjà.+
2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu amụtala ụzọ mba dị iche iche ma ọlị,+ unu atụla ọbụna ihe ịrịba ama ndị si n’eluigwe ụjọ, n’ihi na mba dị iche iche na-atụ ihe ndị a ụjọ.+