Aịzaya 47:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ike ìgwè ndị ndụmọdụ gị agwụwo gị. Ka ha bilie ugbu a zọpụta gị, bụ́ ndị na-efe eluigwe, ndị na-ele kpakpando,+ ndị na-eme ka a mara ihe ga-adakwasị gị mgbe ọnwa ọhụrụ pụtara.
13 Ike ìgwè ndị ndụmọdụ gị agwụwo gị. Ka ha bilie ugbu a zọpụta gị, bụ́ ndị na-efe eluigwe, ndị na-ele kpakpando,+ ndị na-eme ka a mara ihe ga-adakwasị gị mgbe ọnwa ọhụrụ pụtara.