9 Akpọrọla ha isiala, ekwekwala ka e duba gị n’ife ha ofufe,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke gị bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ onye na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie nna ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ, ma ọ bụrụ ndị kpọrọ m asị;+