Aịzaya 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee sị Aịzaya: “Biko, gị na Shia-jeshọb+ nwa gị nwoke gaa zute Ehaz n’isi isi okpo mmiri+ nke ọdọ mmiri mgbago, nke dị n’akụkụ okporo ụzọ gafere n’ala ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà.+
3 Jehova wee sị Aịzaya: “Biko, gị na Shia-jeshọb+ nwa gị nwoke gaa zute Ehaz n’isi isi okpo mmiri+ nke ọdọ mmiri mgbago, nke dị n’akụkụ okporo ụzọ gafere n’ala ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà.+