Aịzaya 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova wee sị Aịzaya: “Biko, gị na Shia-jeshọb* nwa gị nwoke+ gaa hụ Ehaz n’isi isi okpo mmiri nke ọdọ mmiri dị n’ebe mgbago,+ nke dị n’ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:3 Amụma Aịsaịa I, p. 102-104
3 Jehova wee sị Aịzaya: “Biko, gị na Shia-jeshọb* nwa gị nwoke+ gaa hụ Ehaz n’isi isi okpo mmiri nke ọdọ mmiri dị n’ebe mgbago,+ nke dị n’ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà.