Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+
7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+