Nehemaya 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche. Ọrụ Ndịozi 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 (Ma, mgbe ha nụrụ na ọ na-agwa ha okwu n’asụsụ Hibru,+ ha nọọrọ nwayọọ karị, o wee sị:)
24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche.