Aịzaya 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya nụrụ ya, ọ dọwara uwe ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju kpuchie onwe ya+ ma bata n’ụlọ Jehova.+
37 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya nụrụ ya, ọ dọwara uwe ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju kpuchie onwe ya+ ma bata n’ụlọ Jehova.+