2 Ndị Eze 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+ Matiu 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin! Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime gị, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+
19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+
21 “Ahụhụ ga-adịrị gị, Korezin! Ahụhụ ga-adịrị gị, Betseida!+ n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Taya na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime gị, ha gaara echegharị ogologo oge gara aga, yiri ákwà iru uju nọdụ ọdụ ná ntụ.+