2 Ihe E Mere 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ugbu a, ahọrọwo m+ ụlọ a, dookwa ya nsọ ka aha m+ wee dịrị na ya ruo mgbe a na-akaghị aka,+ anya m na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+ Abụ Ọma 73:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ruo mgbe m batara ná nnukwu ebe nsọ Chineke.+Anọ m na-achọ ịmata ihe ga-abụ ọdịnihu ha.+
16 Ugbu a, ahọrọwo m+ ụlọ a, dookwa ya nsọ ka aha m+ wee dịrị na ya ruo mgbe a na-akaghị aka,+ anya m na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+